Diuterọnọmi 29:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ma ọ bụrụ na mmadụ anụ ihe e kwuru n’iyi a a ṅụrụ, ya etuo ọnụ ma kwuo n’obi ya, sị, ‘E nweghị ihe ga-eme m n’agbanyeghị na ọ bụ ihe dị m n’obi ka m ga na-eme,’ nke ga-eme ka e bibie onye ọ bụla* nọ ya nso,
19 “Ma ọ bụrụ na mmadụ anụ ihe e kwuru n’iyi a a ṅụrụ, ya etuo ọnụ ma kwuo n’obi ya, sị, ‘E nweghị ihe ga-eme m n’agbanyeghị na ọ bụ ihe dị m n’obi ka m ga na-eme,’ nke ga-eme ka e bibie onye ọ bụla* nọ ya nso,