Diuterọnọmi 29:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova agaghị agbaghara ya.+ Kama, Jehova ga-ewesa onye ahụ iwe dị ọkụ. A ga-abụkwa ya ọnụ niile e dere n’akwụkwọ a.+ Jehova ga-ehichapụ aha ya n’ụwa.*
20 Jehova agaghị agbaghara ya.+ Kama, Jehova ga-ewesa onye ahụ iwe dị ọkụ. A ga-abụkwa ya ọnụ niile e dere n’akwụkwọ a.+ Jehova ga-ehichapụ aha ya n’ụwa.*