Diuterọnọmi 29:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ya bụ, sọlfọ na nnu na ọkụ, nke ga-eme ka a ghara ịkọ ihe n’ala ahụ niile, ka ihe ghara ipu na ya, ahịhịa ndụ agharakwa ipu na ya, otú ọ dị mgbe e bibiri Sọdọm na Gọmọra,+ Adma na Zeboyim,+ bụ́ obodo ndị Jehova ji iwe na ọnụma ya bibie,
23 ya bụ, sọlfọ na nnu na ọkụ, nke ga-eme ka a ghara ịkọ ihe n’ala ahụ niile, ka ihe ghara ipu na ya, ahịhịa ndụ agharakwa ipu na ya, otú ọ dị mgbe e bibiri Sọdọm na Gọmọra,+ Adma na Zeboyim,+ bụ́ obodo ndị Jehova ji iwe na ọnụma ya bibie,