Diuterọnọmi 29:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 ha na mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe a?+ Gịnị kpatara nnukwu iwe a?’