Diuterọnọmi 29:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 A ga-aza ha, sị, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ndụ ha na Jehova, bụ́ Chineke ndị nna nna ha, gbara,+ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’Ijipt.+
25 A ga-aza ha, sị, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ndụ ha na Jehova, bụ́ Chineke ndị nna nna ha, gbara,+ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’Ijipt.+