Diuterọnọmi 29:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova wee wesa ala a iwe dị ọkụ, mee ka ihe ọjọọ niile e dere n’akwụkwọ a mezuo na ya.+