Diuterọnọmi 30:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 unu na ụmụ unu ewee jiri obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile+ lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke unu+ ma gewe ntị n’olu ya, mewekwa ihe niile m na-enye unu n’iwu taa,
2 unu na ụmụ unu ewee jiri obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile+ lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke unu+ ma gewe ntị n’olu ya, mewekwa ihe niile m na-enye unu n’iwu taa,