Diuterọnọmi 30:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọbata unu n’ala nna unu hà biri na ya. Unu ga-ebirikwa na ya. Ọ ga-eme ka ihe gaziere unu, meekwa ka unu mụbaa karịa nna unu hà.+
5 Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọbata unu n’ala nna unu hà biri na ya. Unu ga-ebirikwa na ya. Ọ ga-eme ka ihe gaziere unu, meekwa ka unu mụbaa karịa nna unu hà.+