Diuterọnọmi 31:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova ga-eme ha ihe o mere Saịhọn+ na Ọg,+ bụ́ ndị eze ndị Amọraịt, nakwa ihe o mere ala ha, mgbe ọ lara ha n’iyi.+
4 Jehova ga-eme ha ihe o mere Saịhọn+ na Ọg,+ bụ́ ndị eze ndị Amọraịt, nakwa ihe o mere ala ha, mgbe ọ lara ha n’iyi.+