Diuterọnọmi 31:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ Jehova na-ebutere gị ụzọ, ọ ga-anọnyekwara gị.+ Ọ gaghị ahapụ gị, ọ gaghịkwa agbakụta gị azụ. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+
8 Ọ bụ Jehova na-ebutere gị ụzọ, ọ ga-anọnyekwara gị.+ Ọ gaghị ahapụ gị, ọ gaghịkwa agbakụta gị azụ. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+