Diuterọnọmi 31:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mosis wee dee Iwu a+ n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ndị Livaị, ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova, nyekwa ya ndị okenye niile e nwere n’Izrel.
9 Mosis wee dee Iwu a+ n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ndị Livaị, ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova, nyekwa ya ndị okenye niile e nwere n’Izrel.