Diuterọnọmi 31:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a+ n’akwụkwọ, kụziekwara ya ndị Izrel.+ Meenụ ka ha mụta ya,* ka abụ a wee na-echetara ndị Izrel ihe ga-eme ma ha nupụrụ Chineke isi.+
19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a+ n’akwụkwọ, kụziekwara ya ndị Izrel.+ Meenụ ka ha mụta ya,* ka abụ a wee na-echetara ndị Izrel ihe ga-eme ma ha nupụrụ Chineke isi.+