Diuterọnọmi 31:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe ọtụtụ nsogbu ga-abịara ha, ha ataakwa nnukwu ahụhụ,+ abụ a ga-echetara ha ihe ndị m gwara ha ga-eme ha (n’ihi na ụmụ ha ekwesịghị ichefu ya), n’ihi na ama m ihe dị ha n’obi+ tupu mụ akpọba ha n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na m ga-enye ha.”
21 Mgbe ọtụtụ nsogbu ga-abịara ha, ha ataakwa nnukwu ahụhụ,+ abụ a ga-echetara ha ihe ndị m gwara ha ga-eme ha (n’ihi na ụmụ ha ekwesịghị ichefu ya), n’ihi na ama m ihe dị ha n’obi+ tupu mụ akpọba ha n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na m ga-enye ha.”