Diuterọnọmi 31:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O* meziri Joshụa nwa Nọn onye ndú,+ wee sị ya: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi na m ga-enye ha,+ m ga-anọnyekwara gị.”
23 O* meziri Joshụa nwa Nọn onye ndú,+ wee sị ya: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi na m ga-enye ha,+ m ga-anọnyekwara gị.”