Diuterọnọmi 31:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Kpọkọtaranụ m ndị okenye niile e nwere n’ebo unu dị iche iche na ndị isi unu, ka m kwuo ihe ndị a ná ntị ha, ka eluigwe na ụwa bụụrụ m ndị akaebe.+
28 Kpọkọtaranụ m ndị okenye niile e nwere n’ebo unu dị iche iche na ndị isi unu, ka m kwuo ihe ndị a ná ntị ha, ka eluigwe na ụwa bụụrụ m ndị akaebe.+