Diuterọnọmi 31:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na ama m nke ọma na m nwụọ, unu ga-akpa àgwà ọjọọ+ ma ghara idebe iwu ndị m na-enye unu. Nsogbu ga-abịakwara unu+ ná ngwụcha ụbọchị ndị ahụ, n’ihi na unu ga-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, jirikwa ihe ndị unu ga-eme kpasuo ya iwe.”
29 N’ihi na ama m nke ọma na m nwụọ, unu ga-akpa àgwà ọjọọ+ ma ghara idebe iwu ndị m na-enye unu. Nsogbu ga-abịakwara unu+ ná ngwụcha ụbọchị ndị ahụ, n’ihi na unu ga-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, jirikwa ihe ndị unu ga-eme kpasuo ya iwe.”