Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:4 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Bịaruo Jehova Nso, p. 112 Ụlọ Nche,5/1/2009, p. 149/15/2004, p. 27
4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+
32:4 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Bịaruo Jehova Nso, p. 112 Ụlọ Nche,5/1/2009, p. 149/15/2004, p. 27