Diuterọnọmi 32:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ hụrụ ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụ ọhịa na-agbọ ụja na ya.+ Ọ gbara ya gburugburu ma lekọta ya,+Chebekwa ya ka mkpụrụ anya ya.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:10 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 2
10 Ọ hụrụ ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụ ọhịa na-agbọ ụja na ya.+ Ọ gbara ya gburugburu ma lekọta ya,+Chebekwa ya ka mkpụrụ anya ya.+