Diuterọnọmi 32:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Nyekwa ya bọta e ji mmiri ara ehi mee na mmiri ara ewu na atụrụ,Ha na atụrụ ndị kacha mma*Na ebule ndị si Beshan na mkpi,Nakwa ọka wit kacha mma.+ Ị ṅụkwara mmanya a zọchapụtara ná mkpụrụ vaịn. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:14 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 14-159/15/2004, p. 27
14 Nyekwa ya bọta e ji mmiri ara ehi mee na mmiri ara ewu na atụrụ,Ha na atụrụ ndị kacha mma*Na ebule ndị si Beshan na mkpi,Nakwa ọka wit kacha mma.+ Ị ṅụkwara mmanya a zọchapụtara ná mkpụrụ vaịn.