Diuterọnọmi 32:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 I chefuru Oké Nkume+ ahụ bụ́ nna gị. I chetaghịkwa Chineke, onye mere ka ị dịrị.+