Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ.
22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ.