Diuterọnọmi 32:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ike ga-agwụ ha n’ihi agụụ.+ Oké ahụ́ ọkụ ga-eregbu ha, e bibiekwa ha kpamkpam.+ M ga-ezite anụ ọhịa ndị ga-ata ha,+Nakwa anụ ndị na-arị arị ka ha tanye ha elò n’ahụ́.
24 Ike ga-agwụ ha n’ihi agụụ.+ Oké ahụ́ ọkụ ga-eregbu ha, e bibiekwa ha kpamkpam.+ M ga-ezite anụ ọhịa ndị ga-ata ha,+Nakwa anụ ndị na-arị arị ka ha tanye ha elò n’ahụ́.