Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma ekwughị m otú ahụ n’ihi ihe ndị iro m ga-ekwu,+N’ihi na ndị iro m nwere ike ịghọtahie ihe merenụ.+ Ha nwere ike ịsị: “Anyị ji ike anyị merie ha.+ Ọ bụghị Jehova mere ihe a niile.”
27 Ma ekwughị m otú ahụ n’ihi ihe ndị iro m ga-ekwu,+N’ihi na ndị iro m nwere ike ịghọtahie ihe merenụ.+ Ha nwere ike ịsị: “Anyị ji ike anyị merie ha.+ Ọ bụghị Jehova mere ihe a niile.”