Diuterọnọmi 32:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Bụ́ ndị na-eri abụba anụ ndị ha ji chụọ àjà dị iche iche,*Na-aṅụkwa mmanya ha ji chụọ àjà mmanya?+ Ka ha bilie nyere unu aka. Ka ha bụrụ ebe unu ga-agbaba.
38 Bụ́ ndị na-eri abụba anụ ndị ha ji chụọ àjà dị iche iche,*Na-aṅụkwa mmanya ha ji chụọ àjà mmanya?+ Ka ha bilie nyere unu aka. Ka ha bụrụ ebe unu ga-agbaba.