Diuterọnọmi 32:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ị ga-anwụ n’ugwu ahụ ị na-agbago, e lie gị otú e liri ndị nna nna gị, otú Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e lie ya otú e liri ndị nna nna ya,
50 Ị ga-anwụ n’ugwu ahụ ị na-agbago, e lie gị otú e liri ndị nna nna gị, otú Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e lie ya otú e liri ndị nna nna ya,