Diuterọnọmi 33:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ gọzikwara Juda, sị:+ “Jehova, biko, nụrụ olu Juda.+ Kpọrọ ya kpọghachitere ndị ya. O jirila ike ya lụọ ọgụ maka ihe bụ́ nke ya,Biko, nyere ya aka lụso ndị iro ya ọgụ.”+
7 Ọ gọzikwara Juda, sị:+ “Jehova, biko, nụrụ olu Juda.+ Kpọrọ ya kpọghachitere ndị ya. O jirila ike ya lụọ ọgụ maka ihe bụ́ nke ya,Biko, nyere ya aka lụso ndị iro ya ọgụ.”+