Diuterọnọmi 33:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye sịrị nne ya na nna ya, ‘E nweghị ihe m ji unu kpọrọ.’ Ọ kwadoghịdị ụmụnne ya.+ O leghaara ụmụ ya anya. N’ihi na ha rubeere okwu gị isi,Ha mekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ gị na ha.+
9 Onye sịrị nne ya na nna ya, ‘E nweghị ihe m ji unu kpọrọ.’ Ọ kwadoghịdị ụmụnne ya.+ O leghaara ụmụ ya anya. N’ihi na ha rubeere okwu gị isi,Ha mekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ gị na ha.+