Diuterọnọmi 33:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, gọzie ya nye ya ike. Ka ihe ọ na-eme meekwa gị obi ụtọ. Kụjie ụkwụ* ndị na-alụso ya ọgụ,Ka ndị kpọrọ ya asị ghara ibili ọzọ.”
11 Jehova, biko, gọzie ya nye ya ike. Ka ihe ọ na-eme meekwa gị obi ụtọ. Kụjie ụkwụ* ndị na-alụso ya ọgụ,Ka ndị kpọrọ ya asị ghara ibili ọzọ.”