Diuterọnọmi 33:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O kwuru banyere Naftalaị, sị:+ “Naftalaị ga-enwe obi ụtọ na Jehova meere ya amara,Gọziekwa ya n’ụba. Weghara ala dị n’ebe ọdịda anyanwụ nakwa n’ebe ndịda.”
23 O kwuru banyere Naftalaị, sị:+ “Naftalaị ga-enwe obi ụtọ na Jehova meere ya amara,Gọziekwa ya n’ụba. Weghara ala dị n’ebe ọdịda anyanwụ nakwa n’ebe ndịda.”