Diuterọnọmi 33:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Obi ga-eru Izrel ala n’ebe o bi. Isi iyi Jekọb ga na-asọ n’enweghị ihe na-enye ya nsogbuN’ala nke na-emepụta ọka* na mmanya ọhụrụ,+Nke igirigi ga-esi na mbara igwe ya na-ada.+
28 Obi ga-eru Izrel ala n’ebe o bi. Isi iyi Jekọb ga na-asọ n’enweghị ihe na-enye ya nsogbuN’ala nke na-emepụta ọka* na mmanya ọhụrụ,+Nke igirigi ga-esi na mbara igwe ya na-ada.+