Diuterọnọmi 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O liri ya na ndagwurugwu dị n’ala Moab, n’ebe chere Bet-piọ ihu. E nweghịkwa onye ma ebe e liri ya ruo taa.+
6 O liri ya na ndagwurugwu dị n’ala Moab, n’ebe chere Bet-piọ ihu. E nweghịkwa onye ma ebe e liri ya ruo taa.+