Diuterọnọmi 34:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Izrel beere Mosis ákwá ụbọchị iri atọ+ n’ọzara Moab. Ụbọchị niile ha ji beere Mosis ákwá ma ruoro ya uju wee gwụ.
8 Ndị Izrel beere Mosis ákwá ụbọchị iri atọ+ n’ọzara Moab. Ụbọchị niile ha ji beere Mosis ákwá ma ruoro ya uju wee gwụ.