Joshụa 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Mosis ohu m anwụọla.+ Jikere ka gị na ndị a niile, bụ́ ndị Izrel,+ gafee Osimiri Jọdan, banye n’ala ahụ m ga-enye ha.
2 “Mosis ohu m anwụọla.+ Jikere ka gị na ndị a niile, bụ́ ndị Izrel,+ gafee Osimiri Jọdan, banye n’ala ahụ m ga-enye ha.