Joshụa 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-enyere ndị a aka ka ha nweta ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na m ga-enye ha.+
6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-enyere ndị a aka ka ha nweta ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na m ga-enye ha.+