Joshụa 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ̀ bụ na mụ agwabeghị gị ka i nwee obi ike, ka ị dịkwa ike? Amala jijiji, atụkwala ụjọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara, Ụlọ Nche,1/15/2013, p. 8 Akwụkwọ Mgbaafọ nke 2013, p. 2
9 Ọ̀ bụ na mụ agwabeghị gị ka i nwee obi ike, ka ị dịkwa ike? Amala jijiji, atụkwala ụjọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+