Joshụa 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Gagharịanụ ebe niile unu mara ụlọikwuu gwa ndị Izrel, sị, ‘Kwadebenụ ihe unu ga-eri, n’ihi na abalị atọ taa unu ga-agafe Osimiri Jọdan ka unu nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.’”+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:11 Ụlọ Nche,12/1/2004, p. 9
11 “Gagharịanụ ebe niile unu mara ụlọikwuu gwa ndị Izrel, sị, ‘Kwadebenụ ihe unu ga-eri, n’ihi na abalị atọ taa unu ga-agafe Osimiri Jọdan ka unu nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.’”+