Joshụa 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Chetanụ na Mosis ohu Jehova gwara unu, sị:+ ‘Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka unu zuru ike. O nyekwala unu ala a.
13 “Chetanụ na Mosis ohu Jehova gwara unu, sị:+ ‘Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka unu zuru ike. O nyekwala unu ala a.