Joshụa 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị nwunye unu, ụmụ unu na anụ ụlọ unu ga-anọ n’ala ahụ Mosis nyere unu n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Ma unu niile, bụ́ ndị dike,+ ga-ahazi onwe unu ka ndị agha, buru ụmụnne unu+ ụzọ gafee Osimiri Jọdan. Unu ga na-enyekwara ha aka
14 Ndị nwunye unu, ụmụ unu na anụ ụlọ unu ga-anọ n’ala ahụ Mosis nyere unu n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Ma unu niile, bụ́ ndị dike,+ ga-ahazi onwe unu ka ndị agha, buru ụmụnne unu+ ụzọ gafee Osimiri Jọdan. Unu ga na-enyekwara ha aka