Joshụa 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe anyị nụrụ ya, ụjọ tụwara anyị. O nweghịkwa onye n’ime anyị obi kara ịlụso unu ọgụ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke ma n’eluigwe ma n’ụwa.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ụlọ Nche,11/1/2013, p. 14-15
11 Mgbe anyị nụrụ ya, ụjọ tụwara anyị. O nweghịkwa onye n’ime anyị obi kara ịlụso unu ọgụ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke ma n’eluigwe ma n’ụwa.+