14 Ụmụ nwoke abụọ ahụ asị ya: “Ọ bụrụ na anyị emeghị ihe a, anyị ga-anwụ kama ununwa ga-anwụ. Ọ bụrụ na unu agwaghị onye ọ bụla ihe mere anyị ji bịa, anyị ga-egosi na anyị hụrụ unu n’anya mgbe Jehova ga-enye anyị ala a, anyị ga-emekwa ihe anyị kwuru.”