Joshụa 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 ma ọ bụrụ na anyị abata n’ala a hụ na i kegidere ụdọ a na-acha uhie uhie* na windo anyị si na ya rịtuo. Kpọkọtakwa nne gị na nna gị na ụmụnne gị na ndị ezinụlọ nna gị niile n’ụlọ a ị nọ.+
18 ma ọ bụrụ na anyị abata n’ala a hụ na i kegidere ụdọ a na-acha uhie uhie* na windo anyị si na ya rịtuo. Kpọkọtakwa nne gị na nna gị na ụmụnne gị na ndị ezinụlọ nna gị niile n’ụlọ a ị nọ.+