Joshụa 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla esi n’ụlọ gị pụọ èzí, ọbara ya ga-adị ya n’isi, ikpe agaghịkwa ama anyị. Ma, e nwee ihe mere* onye ọ bụla gị na ya nọ n’ime ụlọ, ọbara ya ga-adị anyị n’isi.
19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla esi n’ụlọ gị pụọ èzí, ọbara ya ga-adị ya n’isi, ikpe agaghịkwa ama anyị. Ma, e nwee ihe mere* onye ọ bụla gị na ya nọ n’ime ụlọ, ọbara ya ga-adị anyị n’isi.