Joshụa 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Joshụa wee bilie n’isi ụtụtụ, ya na ndị Izrel niile esi na Shitim+ pụọ gawa Osimiri Jọdan. Ma, tupu ha agafee osimiri ahụ, ha rahụrụ n’akụkụ ya.
3 Joshụa wee bilie n’isi ụtụtụ, ya na ndị Izrel niile esi na Shitim+ pụọ gawa Osimiri Jọdan. Ma, tupu ha agafee osimiri ahụ, ha rahụrụ n’akụkụ ya.