Joshụa 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Joshụa wee gwa ndị nchụàjà, sị: “Burunụ igbe+ ọgbụgba ndụ ahụ na-aga n’ihu ndị Izrel.” Ha wee buru igbe ọgbụgba ndụ ahụ na-aga n’ihu ha.
6 Joshụa wee gwa ndị nchụàjà, sị: “Burunụ igbe+ ọgbụgba ndụ ahụ na-aga n’ihu ndị Izrel.” Ha wee buru igbe ọgbụgba ndụ ahụ na-aga n’ihu ha.