Joshụa 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Joshụa agwazie ha, sị: “Ọ bụ ihe a ka unu ga-eji mara na Chineke dị ndụ nọnyeere unu+ nakwa na o nweghị ihe ga-eme ka ọ ghara ịchụpụrụ unu ndị Kenan, ndị Het, ndị Haịvaịt, ndị Perizaịt, ndị Gegash, ndị Amọraịt na ndị Jebus.+
10 Joshụa agwazie ha, sị: “Ọ bụ ihe a ka unu ga-eji mara na Chineke dị ndụ nọnyeere unu+ nakwa na o nweghị ihe ga-eme ka ọ ghara ịchụpụrụ unu ndị Kenan, ndị Het, ndị Haịvaịt, ndị Perizaịt, ndị Gegash, ndị Amọraịt na ndị Jebus.+