Joshụa 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà bu Igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa niile, ga-azọsa n’Osimiri Jọdan, mmiri si n’ebe mgbago na-asọdata ga-akwụsị ịsọ asọ, kwụrụkwa otu ebe ka mgbidi.”+
13 Ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà bu Igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa niile, ga-azọsa n’Osimiri Jọdan, mmiri si n’ebe mgbago na-asọdata ga-akwụsị ịsọ asọ, kwụrụkwa otu ebe ka mgbidi.”+