Joshụa 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe ndị Izrel si ebe ha mara ụlọikwuu pụwa, tupu ha agafee Osimiri Jọdan, ndị nchụàjà bú igbe+ ọgbụgba ndụ ahụ nọ na-aga n’ihu ha.
14 Mgbe ndị Izrel si ebe ha mara ụlọikwuu pụwa, tupu ha agafee Osimiri Jọdan, ndị nchụàjà bú igbe+ ọgbụgba ndụ ahụ nọ na-aga n’ihu ha.