-
Joshụa 5:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ndị Izrel jegharịrị n’ala ịkpa afọ iri anọ,+ ruo mgbe ụmụ nwoke niile ndị na-aga agha, ndị si n’Ijipt pụta, ndị na-erubereghịkwa Jehova isi, nwụchara.+ Jehova ṅụrụ iyi na ya agaghị ekwe ka ha hụ ala ahụ+ Jehova ṅụụrụ ndị nna nna anyị iyi na ọ ga-enye anyị.+ Mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru n’ala ahụ.*+
-