Joshụa 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova wee sị Joshụa: “Emeela m ka ndị Ijipt kwụsị ịkọcha unu taa.”* A maliteziri ịkpọ ebe ahụ Gilgal*+ ruo taa.
9 Jehova wee sị Joshụa: “Emeela m ka ndị Ijipt kwụsị ịkọcha unu taa.”* A maliteziri ịkpọ ebe ahụ Gilgal*+ ruo taa.