Joshụa 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ụbọchị na-eso Ememme Ngabiga ahụ, ha malitere iri ihe ala ahụ mepụtara. Ha tara achịcha na-ekoghị eko+ na ọka* e ghere eghe* n’otu ụbọchị ahụ.
11 N’ụbọchị na-eso Ememme Ngabiga ahụ, ha malitere iri ihe ala ahụ mepụtara. Ha tara achịcha na-ekoghị eko+ na ọka* e ghere eghe* n’otu ụbọchị ahụ.